You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Sign Language: Chijioke Njoku bụ onye ogbu mana ọ b ukwa onye ọkpụ isi
Chijioke Njoku bụ onye dara ogbi, mana o kweghị ka ọnọdụ ya butuo mmụọ ya dịka o bidoro kpụwa isi tupu o lee ule Jamb.
O kwuru na taa ọ bụ ikpụ isi a na-enye ya na ndị be ya nri maka ego ọ na-enwete na ya.
Gere ihe Njoku kwuru kpalitere mmụọ ya ịgbasi mbọ ike agbanyeghị ọnọdụ ya a.