CBN Cryptocurrency Ban: Ka m si eji Cryptocurrency enweta mbadamba ego
Augustine Arachie bụ onye nkuzi na Mahadum Nnamdi Azikiwe dị n'Ọka Anambra steeti, ma na-azụkwa ahịa Cryptocurrency.
Ọ kọwara na gọọmentị agaghị amachinwu bitcoin maọbụ cryptocurrency ndị ọzọ, kama ha emeela ka ọ siere ndị mmadụ ike iji ya azụ ahịa.