Eastern Security Network: 'Ọ bụ ndị Gọvanọ ọwụwa anwanwụ ka ụta dịịrị maka ESN'
Onyeisi otu IYM bụ Eliot Ugochukwu Ukoh ekwuola na ọ bụ ndị Gọvanọ mere ka otu dị ka Eastern Security Network selite isi.
O kwuru na ọ bụrụ na ndị Gọvanọ gere ntị na ndụmọdụ ya ịkpọkete ndị ntorobịa nso, ihe agaghị eru etu a.
Cheta na onyeisi otu IPOB bụ Nnamdi Kanu hibere otu ọ kpọrọ Eastern Security Network maka nchekwa mpaghara ala Igbo.
Gee ihe Ukoh kwuru n'uju ebe a