You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
APC, PDP nyenu ndị Igbo ohere na 2023 - Orji Uzor Kalu
Ọ bụ n'ụbọchị Tuzde ka ndị isi ahụrụ kwaba okpu na ndọrọndọrọ ọchịchị si na pati dị icheiche bịakọtara ọnụ nwee nkwekọrịta gbasara ihe bụ oke ndị Igbo n'ọkwa onyeisiala afọ 2023.
Nkwekọrịta ahụ dịka Orji Uzor Kalu kọwara bụ maka ọdịmma ndị Igbo n'ihe metụtara ndọrọndọrọ ọchịchị na Naịjirịa.
Lee ihe Orji Uzor Kalu gwara BBC Igbo n'uju ebe a: