Lee nwoke gburu ichi e ji mara ndị Igbo n'oge gboo
Odidika Chidolue dị afọ itoolu mgbe e gburu ya ichi n'obodo ha.
Ọ kọwara usoro e si gbuo ya ichi ahụ.
O kwuru na o were ya ihe ruru elekere ise maọbụ isii mgbe egburu ya ichi ahụ.
Gee okwu ya n'uju ebe a:
