'Nnamdi Kanu na-etinye ndụ ndị otu 'Eastern Security Network' na nnukwu nsogbu'
Ralph Uwazuruike bụ onyeisi otu Movement for the Actualisation of the Soverign State of Biafra, MASSOB ekwuola na ọ bụ ndụ ụmụntoroọbịa ka o na-tinye na nsogbu site n'ihibe Eastern Security Network.
O kwuru na otu Ipob bụ nke a machịrị amachịrị ya mere na onweghị ihe ha mepụtara a ga-anabata.
N'okwu ya, ekwesiri katọọ atụmaatụ ya makana o zighị ezi.