Mike Ahamba: Ndị omeiwu enweghị ike ịkpọ onyeisiala ka ọ bịa zara ọnụ ya maka nchekwa

Aha onyonyo, Mike Ahamba

Mike Ahamba bụ onye ọkaiwu ji ọkwa 'Senior Advocate of Nigeria' ekwuola na ihe onye ọkaiwu Gọọmentị etiti Naijirịa bụ Abubakar Malami kwuru maka oku ndị ụlọomeiwu kpọrọ onyeisiala Naijirịa ziri ezi.

Malami kwuru na ndị ụlọomeiwu enweghị ikike ịkpọku onyeisiala Naijirịa bụ Muhammadu Buhari maka ọnọdụ nchekwa na Naijirịa.

Lee ihe onyonyo ka ị nweta akụkọ a n'uju.