David Umahi: Ihe ndị Ebonyi na-ekwu maka etu o si gbalaga hapu Ebonyi

Aha onyonyo, Ihe ndị Ebonyi kwuru maka Umahi ịbanye APC

Okwu na David Umahi buzi onye otu pati "All Progressives Congress" (APC) bụzị akụkọ a kọrọ gafee.

Mana ụfọdụ ndị Ebonyi tinyere ọnụ na ya bụ okwu ma kwuo etu o si emetụta ha n'obi.

Ebe ụfọdụ sị na gọvanọ Umahi emeteghị ya dịka ha na-ahụ Ebonyi dịka steeti PDP, ndi ọzọ na-asi na ha nabatara ya dịka ihe ga-ebutere ha ọganirụ.

Gee ha ntị n'olu: