Nnamdi Azikiwe: 'Etu Nnamdi Azikiwe si lụọ m' - Uche Azikiwe

Aha onyonyo, Uche Azikiwe: 'Etu Nnamdi Azikiwe si lụọ m'

Ichetara akụkọ ahụ na-efegharị na Nnamdi Azikiwe chiburu Naịjirịa site n'afọ 1963 ruo 1966 hụrụ nwunye ya ebe ọ na-agba egwu mgbe ọ gara achụm nta vootu, ma lụwa ya?

Bia nụrụ nke bụ eziokwu n'ọnụ nwunye ya bụ Uche Azikiwe.

Nwunye Azikiwe kọọrọ BBC Igbo ọtụtụ ihe, bute oche gere ya n'uju.