You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
BBC Africa Eye: Ndị Crowd1 abụ ndị wayo ka ha abụ nke ezigbo?
BBC Africa Eye mara imi n'ala ịchọpụta ma ụlọọrụ Crowd1 kwuru na ha anaghị egwu ndị mmadụ wayo abụ ndị wayo n'ezie.
Ha kwuru na ha bụ ihe Bekee kpọrọ "Network Marketing", mana site na nnyocha BBC mere, ọ dị ka e nwere ndị ọ na-adabara karịa ibe ha.
Otu nwaanyị tụfuchara ego niile o nwere n'ụwa ka ọ na-achụ nta ego ndị Crowd1 kwere ya na nkwa, kọwara etu obi si agbawa ya n'ihi na ọ bụrụla ogbenye ọnụ ntụ.
BBC chọpụtakwara na nkwa niile ndị Crowd1 na-ekwe ndị mmadụ na ha ga-eme ha ọgaranya abụchaghị n'ezie n'ihi na e nwere ndị ego a na-aba n'akpa ha karịa ndị ọzọ.
Lee ihe niile BBC Africa Eye chọpụtara maka ha na ebe ha kwụ ugbua n'uju: