'O nweghị onye m na-asọ anya makana chukwu na-eche m'- Fada Mbaka

Aha onyonyo, 'O nweghị onye m na-asọ anya makana chukwu na-eche m'- Fada Mbaka

Fada Mbaka bụ onyeisi nchuaja n'Adoration ministries di n'Enugu ekwuola na ndị na-achụ ya na-achụ ya n'efu makana chukwu na-eche ya.