Charles Eyo: 'Ụdị mkparị Fani-Kayode nyere m, o nwebeghị onye nyere m ya'

Aha onyonyo, 'Ụdị mkparị Fani-Kayode nyere o nwebeghị onye nyere ya'

Charles Eyo, onye ntaakụkọ 'Daily Trust gwara BBC Igbo na ụdị mkparị Femi Fani-Kayode nyere o nwebeghị onye nyere ya.