You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Oluomachi Opara: Etu Oluomachi si ekwe ukwe n'ụlọụka gọvanọ Imo Steeti
Aha mmadụ na-eso ya n'eziokwu, i chetara Oluomachi Opara nwere olu ogene, gọvanọ Imo steeti kpọrọ dịka nwa ya?
BBC Igbo so ya gaa n'ụlọụka ebe o sozi ndị ụkwe nke steeti ekwere gọvanọ Hope Uzodimma ukwe.
Kirie ya n'uju ebe a.