Etu Naịjirịa siri mee ụwa 'ọnụ pịịm' dịka ha ritere ọlaedo na Olympic 1996

Aha onyonyo, Etu Naịjirịa siri mee ụwa 'ọnụ pịịm' dịka ha ritere ọlaedo na Olympic 1996

N'ụbọchị atọ nke ọnwa Ọgụst 1996, Naịjirịa mere ihe atụghị anya ka ha ritere ọlaedo na asọmpị bọọlụ ụmụnwoke na Olympic nke emere n'obodo Atlanta.

Nke a bụ mbụ mba si Afrịka kpara ụdịrị ike ahụ.

Lee akụkọ njem ha n'asọmpi ahụ dịka ha meriri ndị kachasị ogogo n'ịgba bọọlụ na mba ụwa.