Rape in Nigeria: Etu nwaanyị a wakporo n'ike si mụọ ejima atọ n'Imo
Nwaanyị mụrụ ejima atọ n'Imo steeti awụọla ọtụtụ mmadụ akpata oyi.
Ihe kpatara nke a bụ na ọ bụ mwakpo ka otu ofeke wakporo Nkechinyere Ezenwa wee tụwa ya ime.
Gee ihe mere n'ọnụ ya: