Ndị Igbo bi Amerịka ekwuola etu ọnwụ George Floyd si metụta ha

Aha onyonyo, Ọnwụ George Floyd na ndị Igbo nọ Amerịka

Ndị Igbo bi Amerịka ekwuola etu ọnwụ George Floyd si metuta ndị Igbo nọ Amerịka.