Justice For Uwa: 'Uwa yi akwa m ụbọchị a wakporo ya n'ụlọụka'
Uwavera Omozua bụ nwata akwụkwọ mahadum Benin nwụrụ ka awakpochara n'ụlọụka dị na steeti ahụ.
Ezinụlọ ya ji anya mmiri wee kọrọ BBC ihe ma maka etu nwanne ha si nwụ.
Ihe ngere a ga-emekwa gị mgbawa obi.