You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Covid-19 n'otu nkeji: 'Menthol' ọ na-egbochi ọrịa coronavirus?
E nwere ihe onyonyoo na-efesa na soshal midia ugbua ebe onyeisiala mba Guinea bụ Alpha Conde na-ekwu na ite ihe na-ekpo ekpo bụ 'menthol' n'imi nwere ike igbochi mmadụ ibute ọrịa coronavirus.
O kwukwara na mmiri ọkụ na-egbochi ya bụ ọrịa.
Mana ihe ndị a bụ akụkọ mbe agaba, maka na onwebeghi nnyocha gosiri na ihe ndị ahụ dị ire.
Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu na Chukwunaeme Obiejesi