Innoson: Ụlọọrụ ụgbọala m ga-arụnwụ 'Ventilator' - Innocent Chukwuma
Dika okwu ụkọ igwe e ji eku ume nke Bekee kpọrọ 'ventilator' na-aga, Ụlọọrụ 'Innoson Motors' ekwuola na ha nwere ike ịrụpụtali igwe a.
Innocent Chukwuma bụ onyeisi ụlọọrụ a kwuru na ọ bụrụ na gọọmentị nye ya ikike, ọ ga-esi mba ofesi zụta igwe e ji arụpụta ya bụ ventilator ma malite ịrụ ya na Naịjirịa.
Gere ihe o kwuru.