You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
2023 Presidency: Ndị Igbo ji ekwurekwu ebutere onwe ha nsogbu na Naịjirịa - Onyeisi Ohaneze Legọs
Solomon Ogbonna bụ onyeisi Ohaneze na Legọs na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere rụtụrụ aka n'atumatu ịhọpụta onye Igbo dịka onyeisiala Naịjirịa na 2023.
O tinyekwere ọnụ n'ebe ndị Igbo nọ ma a na-ekwu maka ndọrọndọrọ ọchịchi na Naịjirịa nakwa etu ndị Igbo si kwesị itinye akụnaụba n'ala Igbo.
Gee ya ntị.
Ndị mere akụkọ a bu Uche Akolisa na Vining Ogu.