Fertility in women: 'A na-akpọ m osisi amịghị mkpụrụ'- Nwaanyị chọgoro nwa ọtụtụ afo
Ọtụtụ mgbe ka ọ na-abụ nwaanyị amụtaghị nwa ọsịsọ ma ọ lụcha dị, a na-akparị ya.
Aicha Macky gwara BBC ihe ọ na-gabiga n'aka ndị bee di ya nakwa ụfọdụ ndị ọyị maka amụtaghị nwa ruo ọtụtụ afọ.
Nchọpụta e mere na-ekwu na dị na nwunye ruru nde narị ise ka na-achọ ịmụta nwa kamgbe ha lụchara dị na nwunye.
N'ụfọdụ omenaala a na-ahụta nwaanyị na-amụtabeghị nwa dịka onye na-abaghị uru.
Ihe nkiri a nwere ihe ndị nwereike itajị gị anya n'ime ya.