Mother Language Day: Ngwa nwale ịsụpe ogbunigwe n'Igbo

Aha onyonyo, Gịnị bụ ogbunigwe n'Igbo?

Ọ bụ taata ka mba ụwa na-echeta asụsụ nne na nna.

Igbo so n'ime asụsụ a na-atu ụjụ na ọ ga-ala ma ya bụrụ na emeghi ihe a ga-eji gbochie ya.

N'atụmatụ ncheta asụsụ a Bekee kpọrọ "Mother Language Day" BBC Igbo na-aju ndị mmadụ ihe ogbunigwe pụtara.

Lee etu ndị mmadụ si nwaa.

Lekwa egwuregwu ị nwereike ike ji nwaa Igbo gị:

Ị ma asụsụ Igbo ọfụma?

  • Ụsụ - Bat
  • Ịnyịnya ọzara - Camel
  • Ehi - Cow
  • Enyi nnụnụ - Ostrich
  • Ngwere - Lizard
  • Nnụnụ ọcha mmiri - Swan
  • Agụ - Leopard