Ihe mere e ji akwanyere nwaanyị nọ na nsọ ugwu

Aha onyonyo, Dkt Mcginger Ibeneme
Mgbe e biputara ya

Dọkịta Mcginger Ibeneme kọwaara BBC Igbo ihe kpatara nwaanyị nọ na nso anaghị esiri di ya nri maọbụ rụọ ọrụ dị aghaa n'omenala Igbo.