Ihe mere m ji kpọlata ndị Naịjirịa nọ Saụt Afrịka

Aha onyonyo, Ihe mere m ji kpọlata ndị Naịjirịa nọ Saụt Afrịka

Allen Onyema bu onyeisi ngalaba Air Peace gwara BBC na ọ bụ maka chukwu mere ya Jiri wepụta ụgbọelu gara bulata ndị mmadụ site Saụt Afrịka.