You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
'Mkpagbu ndị Ghana na-akpagbu anyị o nweghị onye na-eme ya ndị Ghana na Naijiria'
Otu onye n'ime ndị ndu otu jikọrọ ndị Naijiria na-azụ ahịa na Gana a kpọrọ 'Nigerian Union of Traders Associations', (NUTA) bụ Kizito Obiora akpọọla oku ka gọọmenti Naijiria gbartara ụmụ Naijiria na-azụ ahịa na Gana Osọ enyemaka na nsogbu mkpagbu a na-agbagbu ha na mba ahụ.