You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Boko Haram Widow: Ọ dị m ka ọkụ ndụ m nyụrụ mgbe di m nwụrụ
Mkpa mkpa Boko Haram na-akpa na Naịjirịa abụghị otu nke o ji abụ abụọ.
Linda Gordians bụ otu nwaanyị Boko Haram naghara di ya n'oge ya erughị eru.
Ọ gwara BBC Igbo etu ya na ihe si eme ugbua.
Cheta na taa bụ ụbọchị Mondei nke ọnwa July iri atọ mere ya afọ iri Boko Haram bidoro kpawa mkpa mkpa n'ala Naịjirịa.