Ọgbaghara dara n’etiti ndị ofufe Shiites na ndị uweojii n’Abuja

Aha onyonyo, Ọgbaghara dara n’etiti ndị ofufe Shiites na ndị uweojii n’Abuja

Ndị Shiite na-eme ngagharị iwe maka onyeisi ha bụ Ibrahin el-Zak Zaky gọọmentị Naịjirịa ji kemgbe afọ 2015.