You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
" Iwe m bụ na ndị uweojii ekweteghị na ọ bụ ndị Fulanị wakporo m" - Rev Ikechukwu Ilo
Onyeisi nchụaja ụka katọlik na St. Patrick Parishi dị na Nome, Nkanu East dị n'Enugwu steeti bụ nke awakporo ụbọchị tọzde ka o sị Enugwu alọchị parishi ya ekwuola na ọ bụ ndị Fulani bụ ndị ya huru waporo ha n'ụzọ.
Ikechukwu Ilo bụ onye nọ n'ụlọọgwụ Annociation dị n'Emene Enugwu anata ọgwụgwọ ugbua kwuru na ihe na-ewute ya bụ na ndị uweojii ekwetaghị ihe ya kwuru na ọ bụ ndị Fulanị wakporo ya.