Kidnapping in Nigeria: N'ime okwu ntọrị mmadụ na Naịjirịa

Aha onyonyo, Etu nwoke akpọrọ "Nigeria's Supercop" ji ebuso ndị ntọ na ndi ojieegbe ezu ohi agha na Naịjirịa.

Ntọrị mmadụ bụ okwu akpụ n'ọnụ na Naịjirịa ugbua. Ọtụtụ puku mmadụ dabara n'aka ndị ntọrị ebe ọtụtụ nde dọla bakwara ha n'aka.

Ihe malitere dịka ndị mmadụ igosi iwe ha maka etu e si ekesa ego Naịjirịa a kpatara na mmanụ agbịdị bụzị ihe na-eme ndị mmadụ a na-atụ ụjọ maka nchekwa ha.

E hiwere ngalaba a kpọrọ "The Intelligence Response Team (IRT) iji buso ndị ntọrị na ndị ojiegbeezu agha.

Ngalaba a onyeisi ha bụ Abba Kyari anwụchiela ndị isi aba okpu n'otu ndị ntọrị kemgbe afọ 2015.

Ọ bụ ngalaba uweojii a ga-etịnyụ ọkụ ntọrị mmadụ ka ọ bụ otu n'ime akụkọ mwakpo na nrụrụaka na-enye Naịjirịa nsogbu kemgbe?

Onye ntaakụkọ: Kunle Falayi