Alex Ekubo ji ngwa ngwa zaa ajụjụ ndị a
Alex Ekubo bụ onye na-eme ihe nkiri Nollywood ama ama.
Naịjirịa matara onye Maazị Ekubo bụ mgbe ọ tụrụ ugo dịka osote onye meriri emume akpọrọ "Mr Naịjirịa" n'afọ 2010.
Nwa amadị a bịara sonyere BBC Igbo tinye ọnụ n'atụmatu Zaa ngwa ngwa.
Gee ya ntị.
Ndị mere akụkọ a: Chimamaka Ihenacho, Nnamdi Kelechi Agbanelo