Okoroji House Museum: Ihe ọkpụ fọrọ maka ịgba ohu n'ala Igbo
Ị ma na ndị Igbo gbara ohu tupu ndị ọcha abịa?
Lee ihe ndị fọrọ be otu nwoke a kpọrọ Okoroji n'Arọchukwu dị n'Abịa steeti.
Ndị ụmụụmụ ya chekwara ụfọdụ ihe a iji chetara Igbo maka akụkọ ihe mere oge gboo.