Rochas Okorocha: Onye kuturu akpụrụakpụ 'Akachi'?

Odobeghị anya ndị gara kutuo akụkụ ụfọdụ akpụrụakpụ 'Akachi' n'Owere isiobodo Imo steeti dịka gọọmentị Imo ọhụụ kwuru na ha amaghị maka ya.

Akpụrụakpụ 'Akachi'
Nkọwa foto, 'Akachi' so na akpụrụakpụ nke Rochas Okorocha chiburu Imo steeti kpụrụ oge ọ nọ n'ọchịchị
Akpụrụakpụ 'Akachi'
Nkọwa foto, Anya hụrụ mgbe ihe a mere sị na ọ bụ mgbe esemokwu pụtara n'etiti ndị na-eme nkutu a na ndị a na-eche na ha bụ ndị ụka ka ndị agha na ndi uweojii kwụsi nkutu ahụ.
Akpụrụakpụ Akachi
Nkọwa foto, Akpụrụakpụ Akachi ka ọ dị taa bụ Wenezde
Akpụrụakpụ Akachi
Nkọwa foto, E jiri 'caterpillar' kurie akụkụ ụfọdụ akpụrụakpụ Akachi taa bụ Wenezde
'Akachi'
Nkọwa foto, A kuriri ụfọdụ akụkụ Akachi' bụ otu n'ime akpụrụakpụ Rochas Okorocha chiburu Imo steeti kpụrụ oge ọ nọ n'ọchịchị