Sickle-Cell Eradication Law: Ọ ga-ebute ịkpa oke megide ndị na-arịa ọrịa ọwọ - Ọkaiwu Eze
Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, Ọkaiwu Chukwuemeka Eze kwuru na iwu ịmachi ndị bu ọbara na-ebute ọrịa Ọwọ(sickle-cell anaemia) kọwara ihe merwe n'iwu ahụ agaghị adị ire.