You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Erosion: 'Mbuze a anapụla a m ihe niile m ji bụrụ mmadụ'
Akpachaghị anya ndị Ibolo Oraifite nwere ike ịbụ ogbe na-enweghị ebe obibi n'ọdinihu maka mkpamkpa mbuze na-akpa n'obodo ahụ.