Police brutality: Nye anyị ikpemkwụmọto n'okwu Kolade Johnson- Ndị ntoroọbia

Aha onyonyo, Nye anyị ikpemkwụmọto n'okwu Kolade Johnson- Ndị ntorobia

Obi ụmụ Naịjirịa na-asụ ka mmiri ọkụ maka ogbugbu otu nwoke a kpọrọ Kolade Johnson na Legọs.

Ha na-akpọ okpu ka a taa ndị mere ihe ahụhụ kwesịrị ha: