You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ihe anyị jiri gwa Ndigbo na Legos tụnyere Sanwo-Olu - Ohaneze Ndigbo Lagos
Onyeisi Ohaneze Ndigbo na Legos bụ Ogbonna gwara BBC Igbo ihe mere otu ahụ jiri si ndị Igbo puta tụnyere Sanwo-Olu dịka Gọvanọ Legos na ntuliaka na-abịa.