You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Nigerian President: Usoro e ji abụ Onyeisiala Naijiria
A na-asị na Onyeisiala Naịjirịa nwere ikikere ọchịchị karịa onye isiala ọtụtụ mba ndị ọzọ, nke a mere ọkwa a ji adọ akpịrị.
Ya mere onye chọrọ ịbụ onye isiala kwesịrị ịkwado nke ọma ma mara kwa ụzọ ọ ga-eji merie.
Akụkọ a na-arụtụ aka n'usoro mmadụ nwere ike iji bụrụ onyeisiala Naịjirịa n'oge na-adịghị anya.