Amnesty for looters: Jonathan mere ya, Buhari mekwara ya

Aha onyonyo, Amnesty for looters: Jonathan mere ya, Buhari mekwara ya

Ọkachamara n'ihe gbasara okwu ndọrọndọrọ ọchịchị bụ Chukwunonye Okereke kwuru na atụmatụ ahụ nke ọ kpọrọ "plea bargain" abụghị ihe ọhụrụ.

Ọ kọwara na ọ ga-enye aka ịnapụta ndị zuru ego Naijiria ihe ha zuru na-egbughị oge, nakwa na-emefughị ego a na-emefu na-ikpegharị ikpe n'ụlọikpe.