Buhari visit to Lagos: Etu ndị mmadụ si nabata Onyeisiala

Ụgbọ achụmnta vootu Onyeisiala Muhammadu Buhari na ndị otu pati APC bịarutere Legọs ụbọchị itoolu nke Febrụwarị 2019.

Onye nwere ọrụsị
Nkọwa foto, Otu onye nwere ọrụsị yi uwe ndị APC ma jidekwa azịza bụ njirimara ndị pati a. Ọ na-eche ọbịbịa Onyeisiala Buhari
Onyeisiala Buhari nọ na Legọs

Ebe foto si, Bashir Ahmad

Nkọwa foto, Onyeisiala Buhari nọ n'ọgbọegwuregwu Teslim Balogun ebe ọ na-achụnta vootu maka ntuliaka ga-eme n'ụbọchị 16 nke ọnwa Febrụwarị 2019.
Igwe mmadụ gbakọrọ
Nkọwa foto, Igwe mmadụ gbakọrọ na-eche ụgbọala bu onyeisiala n'ihu ọgbọegwuregwu Teslim Balogun dị na Legọs
Ndị mmadụ kwụ n'ọnụụzọ ọgbọegwuregwu
Nkọwa foto, Ndị mmadụ gbakọrọ n'ọnụụzọ ọgbọegwuregwu Teslim Balogun ebe Onyeisiala Buhari nọ eme achụmnta vootu ya na Legọs
Ọtụtụ oche tọgbọ chakoo n'ọgbọegwuregwu Teslim Balogun
Nkọwa foto, Ọtụtụ oche tọgbọ chakoo n'ọgbọegwuregwu Teslim Balogun ebe Onyeisiala Buhari nọ achụnta vootu
Ọtụtụ oche tọgbọ chakoo n'ọgbọegwuregwu Teslim Balogun
Nkọwa foto, Ọtụtụ oche tọgbọ chakoo n'ọgbọegwuregwu Teslim Balogun
Eburula onye kubiri ume
Nkọwa foto, Otu onye kubiri ume n'ogige ahụ. E tinyere ya n'ụgbọ nwịnwọ e ji ebu ndị ọrịa
Echefukwala na ọ bụ ọgbakọ APC ka a na-eme ebe a
Nkọwa foto, Echefukwala na ọ bụ ọgbakọ APC ka a na-eme ebe a
Ndị nwere ọrụsị ekpeghị azụ n'ihe a na-eme
Nkọwa foto, Ndị nwere ọrụsị ekpeghị azụ n'ihe a na-eme
Ụfọdụ ndị Igbo na-akwado Onyeisiala Buhari pụtakwara n'ọgbọ
Nkọwa foto, Ụfọdụ ndị Igbo na-akwado Onyeisiala Buhari pụtakwara n'ọgbọ