Ndị sị na Buhari na-arịa ọrịa isi bụ ndị na-arịa ọrịa ahụ - Keyamo

Aha onyonyo, Okwu Festus Keyamo maka Buhari

Festus Keyamo bụ otu n'ime ndị aka ikenga Onyeisiala Muhammadu Buhari asaala Olusegun Obasanjo maka okwu o kwuru banyere onyeisiala.

Keyamo sị na ọ bụ site n'afọ ọjọọ ka onye bụbu onyeisiala bụ Olusegun Obasanjo ji ebuso Buhari agha.

O kwukwara na ọ bụghị eziokwu na pati ha bu APC na-akwado mpụ.

Gee ya ntị n'elu.