Ihe mere anyị agaghị ọsọ achụmnta vootu PDP
Emmanuel Uzo, onye odeakwụkwọ mgbasaozi Gọvanọ Ebonyị steeti bụ Dave Umahi gwara BBC Igbo na ihe mere na gọvanọ ndị ọwụwa anyanwụ agaghị ọsọ nta vootu PDP mere n'Ugwu-Awusa nakwa ọdịda-anyanwụ bụ a na pati ha na-eme ọsọ achụmnta vootu a na mpaghara na mpaghara.
Gee ihe o kwuru n'uju.