Ọgụ ndị uweojii na Ipob: Lee ihe ndị mmadụ na-agba n’akaebe
Ndị mmadụ nọ ebe ihe mere gwara BBC na ọ bụ ndị uweojii kpara okwu pụrụ ụka n'ọgbaghara dapụtara na Nnewi, Anambara steeti ụbọchị Friade.
Cheta na ụbọchị Fraide, ọgbaghara dara dịka ndị otu Ipob na-eme ngagharịiwe na nnewi, Anambara steeti.
