Works committee inspection: Ọrụ akwa Naịja na-aga n'ihu

Lee ka o si aga dịka ndị ụlọomeiwu nta nọ na njem ileta ọnọdụ ọrụ gọọmentị dị n'ọwụwa-anyanwụ Naịjiria.

Akwa Naija
Nkọwa foto, Ọrụ Akwa Naịja nke abụọ ka no n'isi mbido
Akwa Naija
Nkọwa foto, Ọru na-aga n'ihu n'akwa Naịja nke abụọ n'Ọnicha
Akwa Naija
Nkọwa foto, Onye ntaakụkọ BBC sị na ọrụ na-aga n'ihu n'ike n'ike ebe a
Akwa Naija
Nkọwa foto, Ndị Kọmịtị ọrụ si na ha lagachi Abuja, ha tinye anya n'ihe ji ego eji ọrụ
Nyocha ụzọ dị na mpaghara ọwụwa-anyanwụ
Nkọwa foto, Toby Okechukwu na-anọchite anya ndị Oji river, Aninri na Awgu n'ụlọomeiwu nta, du ndị otu ya bịa inyocha ụzọ gọomentị etiti na-arụ nke sitere na 9th mile ruo Orokam.
Nyocha ụzọ dị na mpaghara ọwụwa-anyanwụ
Nkọwa foto, Ụfọdụ ndị ụlọomeiwu nta na-enyocha ụzọ gọomentị etiti na-arụ nke sitere na 9th mile ruo Orokam
Nyocha ụzọ dị na mpaghara ọwụwa-anyanwụ
Nkọwa foto, Ụzọ a gọọmentị na-arụ kwesịrị iru 72 km
Ego ole a ga-eji rụọ ụzọ
Nkọwa foto, Akwụkwọ a na-egosi ego ole gọọmentị kewapụtara a ga-eji rụọ ụzọ Ọnịcha-Enugwu nke gafere Ụmụnya. O gozikwara oge e nyere iwu ka a malite ịrụ ya nakwa oge a na-atụ anya ịrụcha ya.
Nrụgharị ụzọ gọọmentị etiti na-arụ n'ọwụwa-anyanwụ
Nkọwa foto, Ndị nọ ọrụ n'okporoụzọ Enugwu-Ọnịcha ebe ọ gafere Ezeagụ dị n'Enugwu steeti.
Nlekọta ụzọ dị na mpaghara ọwụwa-anyanwụ
Nkọwa foto, Ihe na-egosi nrụgharị okporoụzọ Enugwu-Ọnịcha nke si Ezeagụ gafee. Ndị ji ọrụ a bụ ụlọọrụ RCC
Nrụgharị ụzọ gọọmentị etiti na-arụ n'ọwụwa-anyanwụ
Nkọwa foto, Foto a na-egosi na ọrụ na-aga n'okporoụzọ ọnịcha-Enugwu
Maapụ ụzọ ndị dị na mpaghara ọwụwa-anyanwụ
Nkọwa foto, Foto a na-egosi maapụ ebe a na-arụ ụzọ nakwa ụlọọrụ ndị na-arụ ya
Nyocha ụzọ dị na mpaghara ọwụwa-anyanwụ
Nkọwa foto, Foto a na-egosi ego ole e ji arụ okporoụzọ Ọnịcha-Enugwu na ebe ọrụ ruru ugbua n'ụzọ ahụ
Nyocha ụzọ dị na mpaghara ọwụwa-anyanwụ
Nkọwa foto, Okporoụzọ Oji River-Awka. Ụlọọrụ na-arụ ya bụ Nigercat
Ụzọ Ugwuoba
Nkọwa foto, Ebe a bụ ụzọ Ugwuoba na mpaghara Oji River
Akwa Naija
Nkọwa foto, Ọ bụ ndị Julius Berger ka gọọmentị etiti nyere ọrụ akwa Naịja
Akwa Naija
Nkọwa foto, Ndị Berger nọ ọrụ na Akwa Naịja nke abụọ