Etu ndị Igbo bi na Jamaica si rie ji ọhụrụ

Iri ji ọhụrụ bụ omenaala Igbo, ugbua ndigbo nọ na gburugburu ụwa na-eme ya na mpaghara ọbụla ha nọ.