You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ọ bụ nkafie ikpere Chukwu n'ụzọ omenala?
Ndị omenala kwenyere na egbe bere ka ugo bere. Nke si ibe ya ebela, ya gosi ya ebe ọzọ ọ ga-ebe. Mana ụfọdụ ndị uka sị ka nku kwaa ya bụ egbe kama ịgosi ya ebe ọ ga-ebe. Lee ihe Ọzọ Mcginger nwa Ibeneme na Achị, Enugwu steeti kwụrụ maka nke a. Mcginger bụ ntorobịa dibia bekee bụrụkwa onye n'efe chụkwụ n'ụzọ omenala.