#IndependencedayNG: Ọ na-akpọtụ n'Enugwu

Ụmụakwụkwọ na ndị nkuzi ha pụara n'igwe ime emume ncheta nnwereonwe Naịjirịa n'Enugwu.

Ụmụasa
Nkọwa foto, Nkwado maka mmemme Independa afọ a kpụ ọkụ n'ọnụ
Ụmụnwaanyị
Nkọwa foto, Ndị nne mama dịkwa njikere maka ya bụ mmemme taa
Ụmụakwụkwọ
Nkọwa foto, Aka nri aka ekpe, ụmụakwụkwọ na-azọ ije maka mmemme Naịjirịa taa
Ụmụakwụkwọ
Nkọwa foto, Ma n'anwụ ma na ndo, Naịjirịa ga-adị
Ndị ntorobịa
Nkọwa foto, Ụmụnwoke a na-ekpo ndụ ndụ n'ekike Naịjirịa ha kere
Ụmụakwụkwọ
Nkọwa foto, Ụmụakwụkwọ a ji ọkọlọtọ Naịjirịa ekpuchi anwụ
Ndị egwu
Nkọwa foto, Ndị egwu a dị n'ụdị dịka ha na-eme mmemme a taa