"Ọ dị mma ka nne na nna mụọ atọ maka ọnọdụ Naịjirịa"

Aha nkeananụānụ, "Ọ dị mma ka nne na nna mụọ ụmụ atọ maka ọnọdụ Naịjirịa"

Ify Unachukwu bụ nwaanyị na-ekuputa nwa a mụrụ ọhụrụ n'ụlọọgwụ, gwara BBC Igbo na ọ ga-adị mma ka nne na nna mụọ naanị ụmụ atọ ka o nwee ike kwe ha ọzụzụ.

O kpọkukwara gọọmentị ka ha gbaa mbọ na-enyere ezinaụlọ mụrụ ihe dịka ejima atọ na anọ aka ịlekọta ụmụ ha :etu ndị ọcha si eme".