Ndịigbo si na ọbụ mmegbu iji onye ugwu tụchịe onye ndịda na gọmmentị Buhari

Goddy Uwazurike sị na iji onyeugwu dochie onye ndịda na gọmentị bụ mmegbu pụtara ihe