Ndị mmadụ nwere ohere ị nọ na-ọtụ ọbụla na Naịjirịa - Ọkaiwu Aja

Aha onyonyo, Okwu ọkaiwu Aja

Ọkaiwu Uche Aja gwara BBC Igbo na Iwu Naịjirịa kwenyere ka ndị mmadụ soro ọtụ ọbụla ha chọrọ ma ya bụrụ na iwu amagideghị ya.