Ndigbo: 'Ihe anyị chọrọ ka Theresa May mere anyị'

Aha onyonyo, "Ihe anyị chọrọ ka Theresa May mere anyị"

Praịm mịnịsta Briten bụ ezigbo ebumnobi wee bia leta onyeisiala Naịjirịa bụ Muhammadu Buharị mana bia gere ihe ndị Igbo na-achọ n'aka ya.

Ọtụtụ n'ime ndị BBC Igbo gbara ajụjụọnụ kwuru na ahụhụ ha na-ata n'obodo Naịjirịa bụ otu ihe ọ chọrọ ka May manye ọnụ.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: